Makasine at 26-06-2010 07:38 PM (14 years ago) (f) Achirim ochi. NDJOE ichoro iji ochi egbum. Nke ahu adigi possible. Ichoro ka Nnam gbuo mmadu? Besides awugim onye iberibe Posted: at 26-06-2010 07:38 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
nicestobi at 26-06-2010 07:41 PM (14 years ago) (m) @makasine. nsogbu a diro nwanne mu ehhe gwamu. onye ebe ka e bu? Posted: at 26-06-2010 07:41 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Makasine at 26-06-2010 07:42 PM (14 years ago) (f) @makasine. nsogbu a diro nwanne mu ehhe gwamu. onye ebe ka e bu?
Asim na awum onye ideato south Posted: at 26-06-2010 07:42 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ndjoe at 26-06-2010 07:48 PM (14 years ago) (m) @makasine. nsogbu a diro nwanne mu ehhe gwamu. onye ebe ka e bu?
ihuru ghi nwa Nanka igaghi ahapurm nwannem nwayi aka mma eti kwa ghi mmowu Posted: at 26-06-2010 07:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 26-06-2010 07:54 PM (14 years ago) (m) ndjoe hapu kwa mu aka ohh ehhe nwannem bu makasine, e biavugo benin before Posted: at 26-06-2010 07:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
adaogbo at 26-06-2010 08:10 PM (14 years ago) (f) umu Igbo ekene mu unu ooooo Posted: at 26-06-2010 08:10 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 26-06-2010 09:22 PM (14 years ago) (m) ndjoe hapu kwa mu aka ohh ehhe nwannem bu makasine, e biavugo benin before
lee anya ka m gwa ghi, obu ghi na ma achoghi ka unu na nwata nwayi kwuo okwu, kama acho gim ka unu mebiere mu umuazi ebea ihotago ihe mu na ekwu? Posted: at 26-06-2010 09:22 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 26-06-2010 10:31 PM (14 years ago) (m) Achirim ochi biko akola igbo mu onu. Awum onye ideato south.
Nsogbu adiro tinyekwa uche na ife obula ina eme,dalu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 26-06-2010 10:31 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Bismack at 26-06-2010 11:56 PM (14 years ago) (m) @nicetobi,bia chupu m... Posted: at 26-06-2010 11:56 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 27-06-2010 12:42 AM (14 years ago) (m) ara ga agba ndi ara Posted: at 27-06-2010 12:42 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 27-06-2010 08:02 AM (14 years ago) (m) Aghotam ihe unu na-eme ebe a. Posted: at 27-06-2010 08:02 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 27-06-2010 12:10 PM (14 years ago) (m) Aghotam ihe unu na-eme ebe a.
ihe mere iji ighota ghi ihe anyi na eme ebe a bu maka na inweghi ako na uche Posted: at 27-06-2010 12:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 27-06-2010 12:18 PM (14 years ago) (m) Aghotam ihe unu na-eme ebe a.
ihe mere iji ighota ghi ihe anyi na eme ebe a bu maka na inweghi ako na uche kpomkwem
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 27-06-2010 12:18 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
adaogbo at 27-06-2010 12:23 PM (14 years ago) (f) Achirim ochi. NDJOE ichoro iji ochi egbum. Nke ahu adigi possible. Ichoro ka Nnam gbuo mmadu? Besides awugim onye iberibe
iga agbali ge nti na ihe NDJOE gwara ghi maka na obu eziokwu ka okwuru Posted: at 27-06-2010 12:23 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
mallorca at 27-06-2010 12:36 PM (14 years ago) (m) Achirim ochi. NDJOE ichoro iji ochi egbum. Nke ahu adigi possible. Ichoro ka Nnam gbuo mmadu? Besides awugim onye iberibe
iga agbali ge nti na ihe NDJOE gwara ghi maka na obu eziokwu ka okwuru Eziokwu bu kwa ndu o.maka ngara mmara adighi ebu uzo.
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 27-06-2010 12:36 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
chrisfab at 27-06-2010 01:02 PM (14 years ago) (m) igbo ekele mu unu.nke onye chiri ya zelu.akwadolu m ihe unu kwuru na-onye obula bu onye igbo ga-ederiri ya na igbo.ndi igbo na-atu ilu si na onye obula furu ugo ya jaa ya mma maka na adighi ahu ugo oge obula.daalu na nke unu mere.ndewo nuo.IGBO KWEZUONU!!! Posted: at 27-06-2010 01:02 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 27-06-2010 01:12 PM (14 years ago) (m) nwenne udo dhi okwu ikwuru dhi mma, ima na ndi Igbo si na akuru oto tuwa nwayi ime ya muo onye ara mana edinaa ala tuwa nwayi ime ya muta nwa ma ihe, nwannem nwoke nna ghi dina ala tuwa nne ghi ime ghi, ya bu ihe mere ijiri mara ihe ekelem ghi ezigbo nwafor Posted: at 27-06-2010 01:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 27-06-2010 02:47 PM (14 years ago) (m) lol Posted: at 27-06-2010 02:47 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 27-06-2010 03:00 PM (14 years ago) (m) lol
bia Nwoke Guanzhou lol is not allowed hear,maka ndugi
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 27-06-2010 03:00 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 27-06-2010 03:08 PM (14 years ago) (m) kedu ihe bute kwara lol ebea bikonu Posted: at 27-06-2010 03:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |