Igbo's only (Page 67)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 64 65 66 [67] 68 69 70 ... 148
- Bismack at 26-06-2010 10:02 AM (14 years ago)
(m)
Unu wete òjí na arumatik shoonapu (aromatic schnap) kanyi gozie ya.....
Posted: at 26-06-2010 10:02 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 11:17 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: ScReAmZ-X on 25-06-2010 03:10 AM
Quote from: Mr-World on 24-06-2010 04:21 PM
BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA?

This Nwoke onye ara. I keep telling you to.......Kpachara anya gi.

this nwanyi obuzi engli-igbo ka ina asuzi? Cheesy Cheesy Cheesy Cheesy
Posted: at 26-06-2010 11:17 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- donbrosky at 26-06-2010 12:55 PM (14 years ago)
(m)
nwaa si na aha ya bu toks osi na obu gini na eme d guy
Posted: at 26-06-2010 12:55 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 26-06-2010 02:57 PM (14 years ago)
(m)
lolz
Posted: at 26-06-2010 02:57 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 03:02 PM (14 years ago)
(m)
anyi achoro kwa oke ochi ebe a..... ka ewee mara mgbe ara bidoro mmadu
Posted: at 26-06-2010 03:02 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 26-06-2010 03:23 PM (14 years ago)
(m)
ara ga agba ndi ara
Posted: at 26-06-2010 03:23 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 03:37 PM (14 years ago)
(m)
ibu nwa onye achorom ima
Posted: at 26-06-2010 03:37 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- elechuks at 26-06-2010 03:52 PM (14 years ago)
(m)
GBAM nwam,ofu ihe na atum egwu ebe umu afo igbo di bu n'aha echefuola na onye na enweghi asusu dika ewu n'etiti aturu.umu afo igbo anaghikwa asu asusu igbo,beluso oyibo.
      Ile anya n'etiti ndi guru akwukwo n'ala igbo, iga achoputa na otutu n'ime ha amaghi ka esi ede edemede asusu igbo, mana oburu hausa, m'obu yoruba ha edakanyua ma sukanyua ndi nwe asusua.chukwu mele anyi ebere n'ihi na k'anyi si aga, oge ga abia mgbe asusu igbo g'abu asu aga acho acho.
       ona amasim,oge obula nfuru nde nwere ike ide ma sukwa asusu igbo,jisie ike nwam,oga adiri nma.IGBO G'EBI,BAA,ZUO.EJE AYO.
Posted: at 26-06-2010 03:52 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 04:00 PM (14 years ago)
(m)
ok okwyu gi di mma
Posted: at 26-06-2010 04:00 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- nicestobi at 26-06-2010 05:02 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: ndjoe on 26-06-2010 03:23 PM
ara ga agba ndi ara
obu onye mele ife nada eba?
Posted: at 26-06-2010 05:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Makasine at 26-06-2010 05:07 PM (14 years ago)
(f)
Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum.

Biko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu
Posted: at 26-06-2010 05:07 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 05:16 PM (14 years ago)
(m)
ada oma.... oburu go du na imaro otu esi ede ya bu igbo.... agam akuziri gi ya na efu... ihu kwara ka ina ama ka tomato jos
Posted: at 26-06-2010 05:16 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- nicestobi at 26-06-2010 05:22 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Makasine on 26-06-2010 05:07 PM
Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum.

Biko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu
NNE, O NWAYOR-NWAYOR KA HA SI AMUTA OTU HA SI EDE IGBO
AGAM A MUGOSHI GI YA, E NUGO?
 
Posted: at 26-06-2010 05:22 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 26-06-2010 05:32 PM (14 years ago)
(m)
lee anya, achoghi kwam ka igwa asa ahu okwu ozo..... ka ihapu inwee problem here
Posted: at 26-06-2010 05:32 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- nicestobi at 26-06-2010 05:40 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 26-06-2010 05:32 PM
lee anya, achoghi kwam ka igwa asa ahu okwu ozo..... ka ihapu inwee problem here
ASA JULU EBE NILE OHH.
SO BLING JE CHO NKE GI
ASA AHU, BU EBE ANAHA EJE(no go area)
Posted: at 26-06-2010 05:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Makasine at 26-06-2010 07:21 PM (14 years ago)
(f)
Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu.
Posted: at 26-06-2010 07:21 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- mallorca at 26-06-2010 07:26 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Makasine on 26-06-2010 07:21 PM
Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu.
biko nke nwanyi onye ebe ka ibu?

Posted: at 26-06-2010 07:26 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Makasine at 26-06-2010 07:31 PM (14 years ago)
(f)
Achirim ochi biko akola igbo mu onu. Awum onye ideato south.
Posted: at 26-06-2010 07:31 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 26-06-2010 07:35 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Makasine on 26-06-2010 05:07 PM
Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum.

Biko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu

nne i na agbali ofuma jisie ike iga amutacha ya ofuma, ma hapu kwa umu okorobia na agwa ghi na ha ga akuziri ghi maka na adighi adesa ewu na ji na ofu ebe, nwanne mu nwayi ihe mji kwa ekwu iha bu ha nwekwara ike ituwa ghi ime oo
Posted: at 26-06-2010 07:35 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 26-06-2010 07:36 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 26-06-2010 07:26 PM
Quote from: Makasine on 26-06-2010 07:21 PM
Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu.
biko nke nwanyi onye ebe ka ibu?

ha abiala ndi oso chi agbu
Posted: at 26-06-2010 07:36 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 64 65 66 [67] 68 69 70 ... 148

fire TRENDING GISTS fire

TODAY'S TOP
  1. Sharon Ooja’s Husband, Ugo Nwoke’s Ex-wife’s Friend Makes Shocking Revelation

  2. Video From Wedding Ceremony of Man Who Married Two Wives On The Same Day in Kogi

  3. Economic Crisis; Former Supporter Of President Bola Tinubu Calls Him Out Over Scarcity Of Egg

  4. "His Father Created Afrobeat While He Creates Afronoise" -Samklef Blast Seun Kuti In New Post

  5. BBNaija Star, Vee Shares Her Thoughts About Posting Partners On Social Media

  6. 80% of Nigerians Cannot Afford Decent Housing Due to Hardship — Minister of Housing

  7. Enugu Police Declare 8 Persons Wanted Over Alleged Armed Robbery, Kidnapping, Murder

  8. Cholera Outbreak Hits Kirikiri Prison in Lagos, Over 20 Cases Reported

  9. Court Nullifies EFCC’s Declaration Of Ex CBN Gov. Godwin Emefiele's Wife As ‘Wanted Person’

  10. Police Neutralize Two Bandits In Benue State

  11. Court Orders EFCC To Remove Name, Photos Of Emefiele’s Wife From Wanted List

  12. Prince Akro Jeffery; Court Frees 12 Ajayi Crowther University Students Facing Murder Charge


THIS WEEK
  1. BREAKING! Veteran Nigerian Actor, Olu Jacobs Passes Away At 81

  2. Shock As Female Prison Officer Filmed Having S*x With An Inmate At London Prison (Video)

  3. "How I Killed 22-Year-Old Fresh UNIBEN Graduate, Glory & Eight Others" – Suspect Confesses

  4. CBN Issues New Guidelines On Deposit Of Foreign Currency Notes By Banks

  5. Estranged Wife Of Footballer Olarenwaju Kayode Opens Up About Relationship With Pas. Adegboyega

  6. Nigerian Lady Flaunts Gifts Showered On Gueats At Davido And Chioma's Extravagant Wedding

  7. Soldier, Wedding Guests Killed As Female Suicide Bomber Detonate IED At Wedding Venue In Borno

  8. UK Prison Officer Who Had S*x With Prisoner Is A Married Woman Who Has An Onlyfans Account

  9. Popular Influencer, Ashmusy Refunds 1 Million Naira After Verydarkman’s Call Out

  10. Katsina Hisbah Seizes 142 Cartons Of Alcohol, Arraigns Women For Immoral Conduct


TOP MEMBERS: